Psalms 68:18

18Mgbe i rigoro gaa nʼelu,
i duuru ndị a dọtara nʼagha ;
ị natara onyinye dị iche iche nʼaka ndị mmadụ,
ọ bụladị nʼaka ndị na-enupu isi,
ka gị, O Onyenwe anyị Chineke, biri nʼebe ahụ.
Copyright information for IboBIU